Jump to content

Asa language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asa language
asụsụ, dead language, modern language, extinct language
obere ụdị nkeSouth Cushitic Dezie
mba/obodoTanzania Dezie
ụmụ amaala kaManyara Region Dezie
Ọkwa asụsụ UNESCO6 extinct Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue8b Nearly Extinct Dezie

Asụsụ Asa (Aasá), nke eji Aasax were mara (a na-akpọkwa ya Aasá, Aasáx, Aramanik, Asak, Asax, Assa, Asá), bụ nke ndị Asa nke Tanzania na-asụ bu.[1] Asụsụ ahụ ala la, adịghịzi asụ ya; agbụrụ Assa dị n'ebe ugwu Tanzania bu naanị okwu ole na ole ka ha na echete nke ha nụrụ ka ndị okenye ha na-eji ya eme ihe, ọ dịghịkwa onye na asụ ya n'ime onwe ha. Obere ihe ka a maara banyere asụsụ ahụ; ihe edeturu maka asụsụ ahụ ma eleghị anya nwere ike ibu okwu Aasa eji eme ihe na ndekọ nke Maasai dị ka asụsụ ngwakọta Mbugu.

Nhazi okwa

[dezie | dezie ebe o si]

A na-ahazi kebe Asa dị ka asusu Cushitic, nke ya na Kw'adza yiri ofuma. Kama, ọ nwere ike ijigide ihe na-abụghị nke Kushitic site na mgbanwe asụsụ mbụ, ọ pụkwara ịhapụ ya nke ọma.

Ndị Aramanik (Laramanik) na-asụbu Asa ofuma, mana ha mechara gaa suwa Nandi (dị iche na Maasai).

Okwu nka

[dezie | dezie ebe o si]
  • Wataka-ihe niile
  • bururita - ọkụ
  • dah - mkpịsị aka
  • ga - igwe ojii
  • ki=te - nwụọ
  • wa-t- - nkịta
  • rakaš - kpọrọ nkụ
  • yatara - ihe ọṅụṅụ
  • Hazat - ụwa
  • ʔag- ~ ʔag - iri nri
  • ila-t- - anya
  • ʔoreʔ-ek - ebe dị anya
  • maʔa - mmiri
  1. Aasáx (en). Ethnologue. Retrieved on 2019-07-17.
  • Petrollino, Sara & Maarten Mous, 2010, Recollecting Words and Expressions in Aasã, a Dead Language in Tanzania