Jump to content

Ogonna Chukwudi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ogonna Chukwudi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaChukwudi Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya14 Septemba 1988 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuKIF Örebro DFF, Umeå IK Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2019 FIFA Women's World Cup, 2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Ogonna Franca Chukwudi[1](amụrụ na 14 Septemba afọ 1988) bụ nwaafọ Naijiria na-agba bọọlụ na-arụ orụ di ka midfielder maka Russian klọb CSKA Moscow na otu di na Naijiria bụ inyom mba .

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Chukwudi gbara bọọlụ na Umeå IK . [2]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Chukwudi nọchitere anya Naịjirịa na asọmpi 2011 FIFA Women's World Cup .

Ebe m si nwete

[dezie | dezie ebe o si]
  1. List of Players – Finland (PDF). FIFA (19 November 2008). Archived from the original on 3 December 2008. Retrieved on 28 September 2014.
  2. 2011 squad in Umeå's website

Njikọ dị na mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ogonna Chukwudi at SvFF (in Swedish)
  • Ogonna Chukwudi at Soccerway